1 Ihe E Mere 23:10 - Bible Nso10 Umu-ndikom Shimai kwa; Jahat, na Zina, na Jeush, na Beria. Anọ ndia bu umu Shimai. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ụmụ Shimei bụ, Jahat, Ziza, Jeush na Beriya. Ha dị ndị ikom anọ. Faic an caibideil |