5 Umu-ndikom Perez; Hezron na Hamul.
5 Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.
Umu-ndikom Juda; Ia, na Onan, na Shila, na Perez, na Zera: ma Ia na Onan nwuru n'ala Kenean. Umu-ndikom Perez bu kwa Hezron, na Hamul.
Tema, bú nwunye nwa-ya, we muara ya Perez na Zera. Umu-ndikom nile nke Juda di ise.
Umu-ndikom Zera kwa; Zimri, na Itan, na Himan, na Kalkol, na Dara: ha nile di ise.
Umu-ndikom Juda; Perez, na Hezron, na Kami, na Hua, na Shobal.
Umu-ndikom Perez bu kwa; nke Hezron bu ab͕uru ndi Hezron: nke Hamul bu ab͕uru ndi Hamul.
Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram;
nwa Aminadab, nwa Admin, nwa Anai, nwa Hezron, nwa Perez, nwa Juda,
Ma ndia bu osuso-ọmumu Perez: Perez muru Hezron;