26 Ma Jerahmeel nwere nwunye ọzọ, aha-ya bu Atara; nwayi ahu bu nne Onam.
26 Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
Umu-ndikom Jerahmeel ọkpara Hezron bu kwa: Ram, bú ọkpara, na Buna, na Oren, na Ozem, na Ahaija.
Umu-ndikom Ram, bú ọkpara Jerahmeel, bu Maaz, na Jamin, na Eka.