20 Hua mua Uri, Uri mua Bezalel.
20 Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.
Azuba we nwua, Keleb we lutara onwe-ya Efrat, o we muara ya Hua.
Emesia Hezron bakuru nwa-nwayi Makia, bú nna Gilead; ma nwoke ahu lutara ya mb͕e ya onwe-ya b͕ara ọgu arọ atọ; o we muara ya Segub.
Ma ebe-ichu-àjà ọla ahu, nke Bezalel nwa Uri, nwa Hua, mere, di n'ebe ahu n'iru ebe-obibi Jehova: Solomon na nkpọkọta ahu we chọ ya.
Le, akpọwom Bezalel n'aha, bú nwa Uri, nwa Hua, nke ebo Juda:
Bezalel me-kwa-ra ib͕e osisi acacia: cubit abua na nkera ka ogologo-ya di, otù cubit na nkera ka obosara-ya di kwa, otù cubit na nkera ka elu-ya di kwa:
Ma Bezalel nwa Uri, nwa Hua, nke ebo Juda, mere ihe nile Jehova nyere Moses n'iwu.