1 Ihe E Mere 2:16 - Bible Nso16 Umu-nne-ha ndinyom bu Zeruaia na Abigail. Umu-ndikom Zeruaia kwa; Abishai, na Joab, na Asahel, atọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. Faic an caibideil |