1 Ihe E Mere 19:11 - Bible Nso11 O tiye ndi Israel fọduru n'aka Abishai, bú nwa-nne-ya, ha we do onwe-ha n'usoro izute umu Amon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 O tinyere ndị ikom fọdụrụ nʼokpuru ọchịchị Abishai, nwanne ya, e zipụrụ ha izute ndị Amọn nʼagha. Faic an caibideil |