1 Ihe E Mere 17:2 - Bible Nso2 Netan we si Devid, Ihe nile nke di n'obi-gi, me ya; n'ihi na Chineke nọyere gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Netan zaghachiri Devid, “Ihe ọbụla dị gị nʼobi, mee ya, nʼihi na Chineke nọnyeere gị.” Faic an caibideil |