1 Ihe E Mere 16:6 - Bible Nso6 Benaia na Jehaziel, bú ndi-nchu-àjà, nāchiri kwa opì mb͕e nile, n'iru ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Chineke. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Benaya na Jahaziel, ndị nchụaja, ketara ọrụ ịfụ opi nʼihu igbe ọgbụgba ndụ Chineke kwamgbe kwamgbe. Faic an caibideil |