1 Ihe E Mere 15:21 - Bible Nso21 na Matitaia, na Elifelehu, na Mikneia, na Obed-edom, na Jeiel, na Azazaia, chiri ubọ-akwara nke dabàra n'octave, ibu ndi-isi nke ndi-abù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Matitaia, Elifelehu, Mikneya, Obed-Edọm, Jeiel na Azazaya bụkwa ndị na-akpọ une dịka usoro abụ Sheminit si dị. Faic an caibideil |