Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 15:10 - Bible Nso

10 nke umu Uziel; Aminadab, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom ise na iri na abua.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112) Aminadab bụ onyeisi ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 15:10
8 Iomraidhean Croise  

Devid we kpọ Zedok, kpọ kwa Abaiata, bú ndi-nchu-àjà, kpọ kwa ndi Livai, bú Uriel, na Asaia, na Joel, na Shemaia, na Eliel, na Aminadab,


nke umu Hebron; Eliel, bú onye-isi, na umu-nne-ya, ọgu ndikom anọ:


Umu-ndikom Kohat; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel, anọ.


Umu-ndikom Kohat bu Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.


Umu-ndikom Kohat; Aminadab nwa-ya, Kora nwa-ya, Asia nwa-ya;


Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.


Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel: arọ ndu Kohat di ọgu arọ isi na iri na atọ.


Umu-ndikom Uziel kwa; Mishael, na Elzafan, na Sitri.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan