1 Ihe E Mere 14:2 - Bible Nso2 Devid we mara na Jehova emewo ya ka o guzosie ike ibu eze Israel, n'ihi na ebuliwo ala-eze-ya n'elu n'ihi ndi-Ya, bú Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Devid ghọtara na Onyenwe anyị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị Izrel, na ebuliela alaeze ya elu nke ukwuu nʼihi ndị ya Izrel. Faic an caibideil |