1 Ihe E Mere 14:17 - Bible Nso17 Aha Devid we pua jezue n'ala nile; Jehova we tiye ujọ-ya n'aru mba nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ya mere, aha Devid bidoro na-ewu ewu; Onyenwe anyị tinyekwara ụjọ ya nʼobi mba niile. Faic an caibideil |