1 Ihe E Mere 14:14 - Bible Nso14 Devid we jua Chineke ase ọzọ; Chineke we si ya, Arigola iso ha: si n'ebe ha nọ ga buruburu, biakute ha na ncherita-iru osisi balsam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Nʼihi nke a, Devid jụrụ Chineke ase ọzọ. Chineke sịrị ya, “Esitekwala nʼihu buso ha agha, kama gbaa ha gburugburu, buso ha agha na ncherita ihu osisi balsam ndị ahụ. Faic an caibideil |