6 Elkena, na Ishia, na Azarel, na Joeza, na Jashọbeam, bú ndi Kora;
6 Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na Jashobeam, ndị Kora;
Eluzai, na Jerimot, na Bealia, na Shemaraia, na Shefataia onye-Harufait;
na Joela, na Zebadaia, bú umu Jeroham nke Gedoa.
Umu-ndikom Uzi kwa; Izrahia: umu-ndikom Izrahia kwa; Maikael, na Obadaia, na Joel, na Ishia, ise: ndi-isi ka ha nile bu.
Umu-ndikom Kora kwa; Asia, na Elkena, na Abiasaf; ndia bu ab͕uru ndi Kora.