5 Eluzai, na Jerimot, na Bealia, na Shemaraia, na Shefataia onye-Harufait;
5 Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na Shefataya onye Haruf;
na Ishmaia onye Gibeon, bú dike n'etiti orú ndikom na iri ahu, na onye-isi orú na iri ahu; na Jeremaia, na Jahaziel, na Johanan, na Jozabad onye Gedira;
Elkena, na Ishia, na Azarel, na Joeza, na Jashọbeam, bú ndi Kora;