1 Ihe E Mere 12:34 - Bible Nso34 Site kwa na Naftali, nnù ndi-isi abua na ọgu iri, orú nnù ndikom uzọ anọ na nnù iri-na-abua na ọgu iri so-kwa-ra ha nāchi uta na ube. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ọnụọgụgụ ndị ndu ụmụ Naftalị dị otu puku (1,000), tinyere ndị agha dị puku iri atọ na asaa (37,000), ndị ji ùbe na ọta. Faic an caibideil |