1 Ihe E Mere 12:30 - Bible Nso30 Site kwa n'umu Efraim, orú nnù uzọ abua na nnù iri-na-abua, ha bu ndi-dike bu dìnkpà, ndikom amara aha-ha n'ulo nke ndi bu nna-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ụmụ Ifrem dị iri puku abụọ na narị asatọ (20,800), ndị dị ike nʼagha, ndị a makwaara aha ha nʼikwu ha. Faic an caibideil |