Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 12:26 - Bible Nso

26 Site n'umu Livai, nnù iri-na-otù na ọgu iri.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

26 Ndị Livayị dị puku anọ na narị isii. (4,600),

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 12:26
3 Iomraidhean Croise  

Site n'umu Simeon, ndi-dike bu dìnkpà iso usu-ndi-agha, nnù iri-na-asa na ọgu iri-na-ise.


Jehoiada bu onye-ndú ndi Eron, nnù ndikom iteghete na ọgu ise so-kwa-ra ya;


Devid we chikọta umu Eron na ndi Livai:


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan