13 Jeremaia, bú nke-iri, Makbanai, bú nke-iri-na-otù.
13 na Jeremaya onye nke iri, nakwa Makbanai onye nke iri nʼotu.
Johanan, bú nke-asatọ, Elzabad, bú nke-iteghete;
Ndia, ndi sitere n'umu Gad, bu ndi-isi usu-ndi-agha: onye kachasi ntà ra ka ọgu ndikom ise, onye kachasi uku ra kwa ka nnù ndikom abua na ọgu iri.