44 Uzia onye Ashterot, Shama na Jeiel, bú umu Hotam onye Aroea;
44 Ụzia onye Ashterat, Shama na Jeiel ụmụ Hotam, onye Aroea,
Henan nwa Meaka, na Joshafat onye-Mitnait;
Jediael nwa Shimri, na Joha nwa-nne-ya, onye-Tizait;
ziga-kwa-ra ndi nọ n'Aroea, ziga-kwa-ra ndi nọ na Sifmot, ziga-kwa-ra ndi nọ n'Eshtemoa;