43 Henan nwa Meaka, na Joshafat onye-Mitnait;
43 Hanan nwa Maaka, Joshafat onye Mitna,
Iko-ya nwayi, onye aha-ya bu Reuma, ya onwe-ya mu-kwa-ra Tiba, na Gaham, na Tahash, na Meaka.
Adina nwa Shiza onye Reuben, onye-isi ndi Reuben, orú ndikom na iri so-kwa-ra ya;
Uzia onye Ashterot, Shama na Jeiel, bú umu Hotam onye Aroea;