41 Uraia onye Het, Zabad nwa Ahlai;
41 Ụraya onye Het, Zabad nwa Alai,
Uraia onye Het: ha nile di orú ndikom na iri na asa.
Ira onye Jeta, Gareb onye Jeta;
Adina nwa Shiza onye Reuben, onye-isi ndi Reuben, orú ndikom na iri so-kwa-ra ya;
Atai mua Netan, Netan mua Zabad;