1 Ihe E Mere 10:5 - Bible Nso5 Onye nēbu ihe-agha-ya we hu na Sọl anwuwo, ya onwe-ya we dakwasi kwa na mma-agha-ya, nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Mgbe onye na-ebu ihe agha Sọl hụrụ na ọ nwụọla, ya onwe ya dakwasịkwara nʼelu mma agha nke ya, nwụọkwa. Faic an caibideil |