1 Ihe E Mere 10:14 - Bible Nso14 ma ọ jughi Jehova ase: O we me ka ọ nwua, O we chigharia ala-eze nye Devid nwa Jesi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 ma ọ jụghị ase site nʼọnụ Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere Onyenwe anyị ji gbuo ya, were alaeze ya nyefee Devid nwa Jesi nʼaka. Faic an caibideil |