1 Ihe E Mere 1:9 - Bible Nso9 Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. Faic an caibideil |