8 Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.
8 Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan.
Umu-ndikom Jevan kwa; Elaisha, na Tashish, na Kitim, na Rodanim.
Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.