6 Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Difat, na Togama.
6 Ụmụ ndị ikom Goma bụ Ashkenaz, na Rifat, na Togama.
Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Rifat, na Togama.
Umu-ndikom Jefet; Goma, na Megog, na Madai, na Jevan, na Tubal, na Meshek, na Tiras.
Umu-ndikom Jevan kwa; Elaisha, na Tashish, na Kitim, na Rodanim.