Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 1:50 - Bible Nso

50 Beal-hanan we nwua, Hedad we buru eze n'ọnọdu-ya; aha obodo-ya bu Pai: aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahab.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

50 Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 1:50
4 Iomraidhean Croise  

Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.


Beal-hanan nwa Akboa we nwua, Heda we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Pau; aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahad.


Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.


Hedad we nwua. Ndi-isi Edom bu kwa; Timna onye-isi, Alia onye-isi, Jetet onye-isi;


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan