Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 1:49 - Bible Nso

49 Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

49 Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 1:49
3 Iomraidhean Croise  

Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.


Samla we nwua, Shaul, nke sitere na Rehobot n'usọ Osimiri, we buru eze n'ọnọdu ya.


Beal-hanan we nwua, Hedad we buru eze n'ọnọdu-ya; aha obodo-ya bu Pai: aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahab.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan