1 Ihe E Mere 1:46 - Bible Nso46 Husham we nwua, Hedad nwa Badad, onye tib͕uru Midian n'ọhia Moab, we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Avit. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a46 Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit. Faic an caibideil |