1 Ihe E Mere 1:43 - Bible Nso43 Ndia bu eze ndi bu eze n'ala Edom, tutu eze ọ bula bu eze umu Israel: Bela nwa Beoa; aha obodo-ya bu Dinhaba. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. Faic an caibideil |