35 Umu-ndikom Isọ; Elifaz, na Reuel, na Jeush, na Jalam, na Kora.
35 Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora.
Ma ndia bu osuso-ọmumu Isọ (nke ahu bu Edom).
Umu-ndikom Elifaz; Timan, na Oma, na Zefi, na Gatam, na Kenaz, na Timna, na Amalek.