31 na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.
31 Jetua, Nafish na Kedema. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel.
na Hedad, na Tima, na Jetua, na Nafish, na Kidema:
na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,
Umu-ndikom Ketura kwa, bú nwayi-iko Abraham: ọ muru Zimran, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. Umu-ndikom Jọkshan kwa; Sheba, na Dedan.
Ha we buso ndi Haga, na Jetua, na Nafish, na Nodab, agha.