30 na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,
30 Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema,
na Mishma, na Duma, na Masa;
na Hedad, na Tima, na Jetua, na Nafish, na Kidema:
Ndia bu osuso-ọmumu nile ha: ọkpara Ishmael, Nebaiot; na Kida, na Adbeel, na Mibsam,
na Jetua, na Nafish, na Kidema. Ndia bu umu-ndikom Ishmael.
Ibu eboro Duma. Mu ka otù onye nākpọ òkù site na Sia, si, Onye-nche, #mb͕e ole gabigaworo n'abali? Onye-nche, #mb͕e ole gabigaworo n'abali?
Izute onye akpiri nākpọ nku kutanu miri; unu ndi bi n'ala Tima, werenu nri kwesiri ya zute onye nāwaghari.