Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




1 Ihe E Mere 1:15 - Bible Nso

15 na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




1 Ihe E Mere 1:15
7 Iomraidhean Croise  

na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;


Ma ndi nile fọduru n'etiti ndi-Amorait, na ndi Het, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus, ndi nēsiteghi n'umu Israel;


na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait;


na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.


O gēru kwa, mb͕e Jehova gēme gi ka i ba n'ala nke ndi Kenean na ndi Het na ndi-Amorait na ndi-Haivait na ndi Jebus, nke Ọ ṅuru nna-gi-hà iyi inye gi, bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya, na i gēfè òfùfè a n'ọnwa nka.


M'we si, M'gēme ka unu si na nweda-n'ala nke Ijipt rigorue ala nke ndi Kenean na ndi Het na ndi-Amorait na ndi-Perizait na ndi-Haivait na ndi Jebus, rue ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya.


M'we ridata inaputa ha n'aka ndi Ijipt, na ime ka ha si n'ala ahu rigorue ala di nma nke sa-kwa-ra mbara, rue ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya; rue ebe nke ndi Kenean, na ndi Het, na ndi-Amorait, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan