11 Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,
11 Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa.
na Patrusim, na Kasluhim (ebe ndi Filistia siri puta), na Kaftorim.