10 Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa.
10 Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.
Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,
Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.
Ha gēji kwa mma-agha b͕uchapu ala Asiria na ala Nimrod n'ọnu-uzọ-ya nile: ọ gānaputa kwa ayi n'aka Asiria, mb͕e ọ gābata n'ala-ayi, mb͕e ọ gāzọ kwa ukwu n'ókè-ala-ayi.