Joshua 3:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Lee, igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị, Onyenwe ụwa niile ga-agabiga nʼihu unu banye nʼime Jọdan. Faic an caibideilBible Nso11 Le, ib͕e ọb͕ub͕a-ndu nke Onye-nwe uwa nile nāgabiga n'iru unu nime Jọdan. Faic an caibideil |