Joshua 22:1 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Emesịa, Joshua kpọkọtara ndị agha si nʼebo Ruben, na Gad, na ọkara Manase, gwa ha okwu sị: Faic an caibideilBible Nso1 Mb͕e ahu Joshua kpọrọ ndi Reuben, kpọ kwa ndi Gad, kpọ kwa nkera ebo Manase, Faic an caibideil |