Joshua 10:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Joshua na ndị agha ya niile, tinyere ndị ahụ niile ibu agha were anya, hapụrụ Gilgal gawa ịzọpụta Gibiọn. Faic an caibideilBible Nso7 Joshua we si na Gilgal rigo, ya onwe-ya, na ndi-agha nile tiyere ya, na ndi-dike nile, bú ndi-dìnkpà. Faic an caibideil |