Jeremaya 9:18 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ha bịa ngwangwa kwaa akwa nʼihi anyị, tutu anya mmiri akwa ejupụta ha nʼanya, tutu anya mmiri akwa esite anyị nʼanya na-asọda ruo na ntị anyị. Faic an caibideilBible Nso18 ka ha me kwa ngwa, buliere ayi igo-ákwá, ka anya-miri we si n'anya-ayi rùda, ka miri we si kwa na mbubere-anya-ayi rùputa. Faic an caibideil |