Jeremaya 9:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onyenwe anyị kwuru sị, “Ọ bụ nʼihi na ha agbakụtala iwu ahụ m nyere ha idebe azụ. Ha jụrụ irubere m isi, jụkwa ịgbaso iwu m. Faic an caibideilBible Nso13 Jehova we si, N'ihi na ha arapuwo iwum nke M'tiyere n'iru ha, na n'ihi na ha egeghi nti olum, ghara kwa ijeghari nime ya; Faic an caibideil |