Jeremaya 5:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ndị amụma ndị a niile dịka ikuku, nke okwu nwere isi na-adịghị nʼime ha. Ya mere, ka ihe ahụ niile ha buru nʼamụma bịakwasị ha.” Faic an caibideilBible Nso13 ndi-amuma gāghọ kwa ifufe, okwu-Ya adighi kwa nime ha: otú a ka agēme ha. Faic an caibideil |