Jeremaya 42:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Aga m enwe obi ebere nʼebe unu nọ, si otu a mee ka ya onwe ya nweekwa obi ebere nʼebe unu nọ. Ọ ga-emekwa ka unu nwetaghachikwa ala unu.’ Faic an caibideilBible Nso12 M'gēnye kwa unu ka enwe obi-ebere nile n'aru unu, ka o we nwe obi-ebere n'aru unu, me ka unu lata n'ala-unu. Faic an caibideil |