Jeremaya 41:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Mgbe ha batara nʼobodo, Ishmel nwa Netanaya na ndị ikom ahụ bụ ndị so ya, gburu ndị ahụ tụnye ozu ha nʼime olulu. Faic an caibideilBible Nso7 O rue, mb͕e ha batara n'etiti obodo, na Ishmael nwa Netanaia b͕uru ha, tubà ha n'etiti olùlù, ya onwe-ya na ndikom ndi ya na ha nọ. Faic an caibideil |