Jeremaya 3:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Mgbe ahụ, aga m enye unu ndị ọzụzụ atụrụ masịrị m, ndị ga-eji amamihe na nghọta duo unu. Faic an caibideilBible Nso15 M'gēnye kwa unu ndi-ọzùzù-aturu dika obim si di, ndi gēji ihe-ọmuma na inwe-uche azù unu. Faic an caibideil |