Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -

Abụ Ọma 134 - Bible Nso


Abù Nrigo.

1 Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.

2 Chilienu aka-unu elu n'idi-nsọ, Gọzi kwa Jehova.

3 Ka Jehova si na Zaion gọzie gi, Bú Onye keworo elu-igwe na uwa.

Igbo Bible © Bible Society of Nigeria © 1906, 2006.

Bible Society of Nigeria
Lean sinn:



Sanasan