Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -

Abụ Ọma 117 - Bible Nso

1 Tonu Jehova, unu mba nile; Janu Ya, unu ndi nile di iche iche.

2 N'ihi na ebere-Ya di ike n'aru ayi; Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi. Tonu Ja.

Igbo Bible © Bible Society of Nigeria © 1906, 2006.

Bible Society of Nigeria
Lean sinn:



Sanasan