Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -


Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a




Ụlọ ọrụ Biblica, The International Bible Society, na-eme ka ndị ọ bụla nʼụwa niile nweta okwu Chineke, site nʼọrụ ịtụgharị okwu Chineke nʼasụsụ mba dị iche iche, ibipụta Akwụkwọ Nsọ nakwa ime mmemme dị iche iche iji mee ka ndị mmadụ mata maka Akwụkwọ Nsọ, nʼobodo ndị a: Afrịka, Eshịa, na Iropu, obodo ugwu ugwu Amerika, nʼobodo Amerika na-asụ asụsụ Latin, mba Midulu Isti nakwa obodo ndịda dị nʼEshịa. Nʼụzọ dị otu a, site na ngalaba ha dị nʼọtụtụ mba ụwa niile, ha na-eme ka ndụ ndị mmadụ bụrụ ihe a gbanwere, mgbe ha na Jisọs Kraịst na-enwe mmekọrịta site nʼakwụkwọ nsọ.

Ụlọ ọrụ Biblica, The International Bible Society, na-eme ka ndị ọ bụla nʼụwa niile nweta okwu Chineke, site nʼọrụ ịtụgharị okwu Chineke nʼasụsụ mba dị iche iche, ibipụta Akwụkwọ Nsọ nakwa ime mmemme dị iche iche iji mee ka ndị mmadụ mata maka Akwụkwọ Nsọ, nʼobodo ndị a: Afrịka, Eshịa, na Iropu, obodo ugwu ugwu Amerika, nʼobodo Amerika na-asụ asụsụ Latin, mba Midulu Isti nakwa obodo ndịda dị nʼEshịa. Nʼụzọ dị otu a, site na ngalaba ha dị nʼọtụtụ mba…...

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a™

Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020

Ọ bụ ndị Biblica, Inc. nyere ikike idenye amaokwu ndị a.

Ikike a dị nye ndị Biblica, Inc. nʼụwa niile.

――――――

Igbo Contemporary Bible™

Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.

Used with permission. All rights reserved worldwide.

Biblica, Inc.
Lean sinn:
Sanasan


Sanasan