Biblia Todo Logo
Online Bible

- Advertisements -




Rut 2:17 - Bible Nso

17 O we n=achikọta n>ubi ahu rue anyasi; o we ticha nke ọ chikọtara, ọ ra ka ot#u ephah ọka barley.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Ya mere, Rut tụtụrụ ọka nʼubi ahụ ruo oge anyasị. Mgbe ọ fuchasịrị ọka balị niile ọ tụtụtara, o nwetara ihe nwere ike iru otu bushel.

See the chapter Copy




Rut 2:17
5 Cross References  

Ma omer, otù uzọ n'uzọ iri nke ọtùtù ephah ka ọ bu.


Ọ nēche ojije nile nke èzí-na-ulo-ya nche nke-ọma, Ọ bughi kwa nri ume-ngwu ka o nēri.


_Ozọ kwa, n>ezie dọputaranu ya ufọdu nime #ukw#u-ọka, rapu ya, ka o we chikọta ya, unu aba-kwa-rala ya nba.


O bulie ya, ba n>obodo: nne di-ya we hu ihe ọ chikọtara: o weputa nye ya ihe o rifọrọ mb͕e afọ juru ya-ri.


Follow us:

Advertisements


Advertisements